Godianism (nke a na-akpọkwa Chiism) bụ òtù okpukpe ụmụ amaala tọrọ ntọala na 1948 ma ọ bụ 1949 na Nigeria ma bụrụ nke a na-akpọbu National Church of Nigeria. Ọ na-akwalite mkpali ọgụgụ isi nke ndị Africa na okpukpe ọdịnala Africa, ọkachasị okpukpe Igbo, dịka okpukperechi ụwa. Òtù Na-ahụ Maka Okpukpe Omenala nke Africa (OTRA) bụ mkpakọrịta Pan-African nke jikọtara ya na mmegharị ahụ.[1][2] "A maara ya maka ịkwalite udo ụwa. "[1]